Gospel Music

[Music] Blessing Udoeze – Iyi Eri Oba


, the multi-talented Nigerian vocalist and songwriter, Releases Catchy Single ‘Iyi Eri Oba.

The delightful new song “Iyi Eri Oba” is a follow-up to his recent smash song and is an awesome tune that you wouldn't want to miss at all.

Meanwhile, the great new melody is an awesome song that will surely be worth a place on your playlist if you are a lover of good music.

Listen and share your thoughts below:

DOWNLOAD MP3

Iyi Eri Oba – Blessing Udoeze

Meenu ka uwa mara n'ibu Chim n'ezie

Meenu ka uwa mara na-obu gi bu chi m ooo

Okwa gi bunu Anya m ji ahu uzo

Ibu olileanya m mgbe m n'enweghi olileanya

Oji ji jide Nma Onye iwaghere ya ga-eri ooo

Biko waghenu m Kam rie eee

Iyi Eri Oba m eeeeh bia….

Iyi Eri Oba m eeeeh bia…..

Iyi Eri Oba m eeeeh bia…….

Iyi Eri Oba m eeeeh bia ………

Oma kaobi di onye

Oma kaobi di onye bia….

Oma kaobi di onye

Oma kaobi di onye bia …..

Oma kaosi diri m eeeeeh

Oma kaosi diri m eeeeh bia …

Oma kaosi diri m ehhhh

Oma kaosi diri m ehhhh bia…

Onye na-eme mma

Onye na-eme mma eze m bia

Odogwu akataka

Odogwu akataka bia

Ororu ihe biara iro m ooo

Agu n'eche mba bia

Odumegbo Judea

Odumegbo Judea bia

Ina asini m chere ,chere nna Biko eze m bia

Ina asini m chere eeeh chere nna Biko bia …..

Iyi Eri Oba.m eee

Iyi Eri Oba m eeeh bia

Iyi Eri Oba m Iyi Eri Oba m eeeeh bia …

Oloro Ihe biara iro m eeeeh

Oloro Ihe biara iro m eeeh bia..

Agu n'eche mba

Agu n'eche obodo bia…..

Iyi Eri Oba m eeeeh

Iyi Eri Oba m eeeeh bia ooooo …

Iyi Eri Oba m eeeh bia…

Iyi Eri Oba m eeeeh

Iyi Eri Oba m eeeeh bia

Iyi Eri Oba m eeeeh

Iyi Eri Oba m eeeeh bia …

Oma nu kaosi diri m eeeh

Oma nu kaosi diri m ehhhh bia…

Oma nu kaosi diri m ehhhh

Oma nu kaosi diri m ehhhh bia…

Iyi Eri Oba m eeeeh

Iyi Eri Oba m eeeeh bia bia…

Iyi Eri Oba m eeeeh

Iyi Eri Oba m eeeeh bia….

 

Share On:

TAGS:


Do you wish to initiate a DMCA takedown report?

If we couldn't provide the necessary download link, know that we are still waiting for the owners approval. As of now, we are still awaiting the owner's approval to acquire the necessary download link for the compositions in question.

Kindly send details to [email protected]


Related Posts
 


0 Responses

Leave a Reply